YouLyric
Sign in
Sign up for free
Ebe M Si
Share
Drenco
What's this song about?
Generate meaning
1
[Chorus]
2
i makwa ebe m si
3
i makwa ebe m si
4
i makwa ebe m si
5
i makwa ebe m si
6
yea ay ay ay I say
7
ay ay ay ay x2
8
[Drenco]
9
yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco!
10
o bu 'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa
11
Ana m akowa ' o bu 'egwua elero kwa
12
Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa
13
maka ' anyiwa bu ndi igbo di egwu
14
otu anyi si achu this money ' uwa eyi egwu
15
a bia kwa ' umu nwanyi anyi nwere di best
16
umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs
17
ju go di ese, i choro ndi igbo nye go di efe
18
o nwero kwa, i gwa gi eziokwu anyi enwero di efe
19
Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city!
20
ebe oyi gi nwere ike i pia gi nime ochichi
21
no pity, I don take am to las gidi
22
o ' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi
23
nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy
24
o buru ' i no na streets make you take am easy
25
[Chorus]
26
i makwa ebe m si
27
i makwa ebe m si
28
i makwa ebe m si
29
i makwa ebe m si
30
yea ay ay ay I say
31
ay ay ay ay x2
32
Nwa naija ka m bu
33
Nwa naija ka m bu
34
Nwa naija ka m bu
35
Nwa naija ka m bu
36
ay ay, nwa naija ka m bu
37
ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2
38
[Chorus]
39
i makwa ebe m si
40
i makwa ebe m si
41
i makwa ebe m si
42
i makwa ebe m si
43
yea ay ay ay I say
44
ay ay ay ay x2
45
["I'm deep in the south" Jay-Z's Can't Knock The Hustle #Sample]
Nelly - Dilemma (Official Music Video) f...
141 views
0 meanings
Go Pro
Unlimited meanings ยท Priority generation
Upgrade